13 Ọ na-achụ àjà kwa ụbọchị otú a gwara Mosis ka e si na-achụ ya. Ọ na-achụkwa àjà n’Ụbọchị Izu Ike,+ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ nakwa n’ụbọchị ememme atọ a na-eme n’afọ ọ bụla,+ ya bụ, Ememme Achịcha Na-ekoghị Eko,+ Ememme Izu,+ na Ememme Ụlọ Ndò.+