-
2 Ihe E Mere 14:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ha bibikwara obodo niile gbara Gira gburugburu, n’ihi na ụjọ Jehova nọ na-atụ ndị bi n’obodo ndị ahụ. Ha bukọkwaara ihe ndị dị n’obodo ndị ahụ niile. Ihe ndị obodo ahụ nwere karịkwara akarị.
-