2 Ihe E Mere 16:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 N’afọ nke iri atọ na isii n’ọchịchị Esa, Beasha eze+ Izrel lụsoro Juda agha, malitekwa ịrụsi Rema ike+ ka onye nọ ebe Esa eze Juda nọ ghara isi ebe ahụ pụọ ma ọ bụ ka onye na-anọghị ebe Esa nọ ghara ịbanye ebe ọ nọ.*+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:1 Ụlọ Nche,8/15/2012, p. 10
16 N’afọ nke iri atọ na isii n’ọchịchị Esa, Beasha eze+ Izrel lụsoro Juda agha, malitekwa ịrụsi Rema ike+ ka onye nọ ebe Esa eze Juda nọ ghara isi ebe ahụ pụọ ma ọ bụ ka onye na-anọghị ebe Esa nọ ghara ịbanye ebe ọ nọ.*+