-
2 Ihe E Mere 18:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 N’oge ahụ, eze Izrel na Jehoshafat eze Juda yicha uwe ndị eze, nọrọkwa ọdụ n’ocheeze ha. Ha nọ n’ebe a na-azọcha ọka, nke dị n’ọnụ ụzọ ámá Sameria. Ndị amụma niile ahụ nọkwa n’ihu ha na-ebu amụma.
-