2 Ihe E Mere 18:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ma Mịkaya sịrị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na ọ bụ ihe Chineke m kwuru ka m ga-ekwu.”+
13 Ma Mịkaya sịrị: “Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, na-aṅụ iyi na ọ bụ ihe Chineke m kwuru ka m ga-ekwu.”+