2 Ihe E Mere 19:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ họpụtakwara ndị ikpe n’obodo niile dị na Juda, ma n’obodo niile a rụsiri ike.+