2 Ihe E Mere 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Na-atụnụ egwu Jehova.+ Kpacharanụ anya n’ihe unu na-eme, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ naghị ele mmadụ anya n’ihu,+ ọ naghịkwa ana aka azụ.”*+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:7 Ụlọ Nche,8/1/2011, p. 28
7 Na-atụnụ egwu Jehova.+ Kpacharanụ anya n’ihe unu na-eme, n’ihi na Jehova bụ́ Chineke anyị anaghị ekpe ikpe na-ezighị ezi.+ Ọ naghị ele mmadụ anya n’ihu,+ ọ naghịkwa ana aka azụ.”*+