-
2 Ihe E Mere 19:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ọ bụrụ na ụmụnne unu esi n’obodo ha dị iche iche bịa ka e leba anya n’okwu ha nke gbasara igbu mmadụ*+ ma ọ bụ nke gbasara iwu Chineke, ntụziaka ya, ma ọ bụ ihe o kpebiri ka e mee, dọọnụ ha aka ná ntị ka ha ghara imehie Jehova. Ọ bụrụ na unu adọghị ha aka ná ntị, Chineke ga-ewesa unu na ụmụnne unu iwe. Ihe a ka unu ga na-eme ka aka unu dị ọcha.
-