-
2 Ihe E Mere 20:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 ‘Ọ bụrụ na anyị nwee nsogbu, ma ọ̀ bụ nke mma agha kpatara, ma ọ̀ bụ nke ikpe a mara anyị kpatara, ma ọ̀ bụ nke ọrịa na-efe efe ma ọ̀ bụ ụnwụ kpatara, anyị eguzoro n’ihu ụlọ a nakwa n’ihu gị (n’ihi na ị họọrọ ụlọ a ka a nọrọ na ya na-eto aha gị)+ kpọkuo gị ka i nyere anyị aka ná nsogbu anyị, biko, nụrụ arịrịọ anyị, napụtakwa anyị.’+
-