2 Ihe E Mere 20:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ndị Juda na ndị Jeruselem niile nakwa Jehoshafat onyeisi ha ṅụụrụ ọṅụ lọta Jeruselem. Ha nọ na-aṅụrị ọṅụ a n’ihi na Jehova mere ka ha merie ndị iro ha.+
27 Ndị Juda na ndị Jeruselem niile nakwa Jehoshafat onyeisi ha ṅụụrụ ọṅụ lọta Jeruselem. Ha nọ na-aṅụrị ọṅụ a n’ihi na Jehova mere ka ha merie ndị iro ha.+