2 Ihe E Mere 21:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ bụ n’oge Jehoram na-achị ka ndị Ịdọm nupụụrụ ndị Juda isi,+ nwee eze nke ha.+