2 Ihe E Mere 24:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Eze Jehoash echetaghị otú Jehoyada si gosi na ọ hụrụ ya n’anya, ya egbuo Zekaraya nwa ya. Mgbe Zekaraya nọ n’ọnụ ọnwụ, ọ sịrị: “Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ ihe a i mere.”+
22 Eze Jehoash echetaghị otú Jehoyada si gosi na ọ hụrụ ya n’anya, ya egbuo Zekaraya nwa ya. Mgbe Zekaraya nọ n’ọnụ ọnwụ, ọ sịrị: “Ka Jehova kwụọ gị ụgwọ ihe a i mere.”+