-
2 Ihe E Mere 25:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 Jehoash eze Izrel wee zigara Amazaya eze Juda ozi, sị: “Ahịhịa ogwu dị na Lebanọn zigaara osisi sida dị na Lebanọn ozi, sị, ‘Kpọnye nwa m nwoke nwa gị nwaanyị ka ọ lụwa.’ Ma, anụ ọhịa nke nọ na Lebanọn gafeere, zọda ahịhịa ogwu ahụ.
-