2 Ihe E Mere 25:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 O bukọkwaara akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze nakwa ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ ezi Chineke,+ kpụrụkwa* Obed-ịdọm na ndị ọzọ e jidere n’agha. Mgbe e mechara, ọ laghachiri Sameria.
24 O bukọkwaara akụ̀ ndị dị n’ụlọ eze nakwa ọlaedo na ọlaọcha niile na arịa niile dị n’ụlọ ezi Chineke,+ kpụrụkwa* Obed-ịdọm na ndị ọzọ e jidere n’agha. Mgbe e mechara, ọ laghachiri Sameria.