2 Ihe E Mere 26:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma Ọzaya were ezigbo iwe.+ O jikwa ihe a na-eji etinye insens ka o jiri ya mụnye insens ọkụ. Ka ọ nọ na-ewesa ndị nchụàjà ahụ iwe, ekpenta+ pụtara ya n’egedege ihu n’ụlọ Jehova, n’akụkụ ebe ịchụàjà insens. Ndị nchụàjà ahụ nọkwa ebe ahụ. 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:19 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1889
19 Ma Ọzaya were ezigbo iwe.+ O jikwa ihe a na-eji etinye insens ka o jiri ya mụnye insens ọkụ. Ka ọ nọ na-ewesa ndị nchụàjà ahụ iwe, ekpenta+ pụtara ya n’egedege ihu n’ụlọ Jehova, n’akụkụ ebe ịchụàjà insens. Ndị nchụàjà ahụ nọkwa ebe ahụ.