2 Ihe E Mere 26:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Eze Ọzaya rịagidere ekpenta ruo ụbọchị ọ nwụrụ. O bikwa n’ụlọ a rụpụrụ iche,+ n’ihi na a machiri ya ịga n’ụlọ Jehova. Jotam nwa ya nọzi na-ahụ maka otú ihe si na-aga n’ụlọ* eze, na-ekpekwara ndị obodo ahụ ikpe.+
21 Eze Ọzaya rịagidere ekpenta ruo ụbọchị ọ nwụrụ. O bikwa n’ụlọ a rụpụrụ iche,+ n’ihi na a machiri ya ịga n’ụlọ Jehova. Jotam nwa ya nọzi na-ahụ maka otú ihe si na-aga n’ụlọ* eze, na-ekpekwara ndị obodo ahụ ikpe.+