2 Ihe E Mere 29:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’ọnwa nke mbụ n’afọ nke mbụ n’ọchịchị ya, o meghere ọnụ ụzọ ndị dị n’ụlọ Jehova, rụziekwa ha.+