2 Ihe E Mere 29:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị nchụàjà gbuziri oké ehi ndị ahụ,+ fesa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà ahụ.+ Ha gbukwara ebule ndị ahụ, fesakwa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ha gbukwara ụmụ ebule ndị ahụ ma fesa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà.
22 Ndị nchụàjà gbuziri oké ehi ndị ahụ,+ fesa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà ahụ.+ Ha gbukwara ebule ndị ahụ, fesakwa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà ahụ. Ha gbukwara ụmụ ebule ndị ahụ ma fesa ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà.