2 Ihe E Mere 29:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Ihe ndị ha wetara ka e jiri chụọ àjà a na-esu ọkụ karịkwara akarị,+ ma abụba anụ a ga-eji chụọ àjà udo,+ ma mmanya a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ.+ Otú a ka e si maliteghachi* ịrụ ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova.
35 Ihe ndị ha wetara ka e jiri chụọ àjà a na-esu ọkụ karịkwara akarị,+ ma abụba anụ a ga-eji chụọ àjà udo,+ ma mmanya a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ.+ Otú a ka e si maliteghachi* ịrụ ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova.