2 Ihe E Mere 30:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ndị Juda niile zukọtaranụ, ndị nchụàjà, ndị Livaị, ndị niile si Izrel,+ na ndị mbịarambịa+ bi n’Izrel na ndị nke bi na Juda nọkwa na-aṅụrị ọṅụ.
25 Ndị Juda niile zukọtaranụ, ndị nchụàjà, ndị Livaị, ndị niile si Izrel,+ na ndị mbịarambịa+ bi n’Izrel na ndị nke bi na Juda nọkwa na-aṅụrị ọṅụ.