2 Ihe E Mere 32:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ùnu makwa na Hezekaya na-eduhie unu, na-achọ ka ụnwụ na akpịrị ịkpọ nkụ gbuo unu? Ọ bụ ya mere o ji na-asị: “Jehova bụ́ Chineke anyị ga-anapụta anyị n’aka eze Asiria.”+
11 Ùnu makwa na Hezekaya na-eduhie unu, na-achọ ka ụnwụ na akpịrị ịkpọ nkụ gbuo unu? Ọ bụ ya mere o ji na-asị: “Jehova bụ́ Chineke anyị ga-anapụta anyị n’aka eze Asiria.”+