2 Ihe E Mere 35:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ gwakwara ndị Livaị ndị na-ezi ndị Izrel niile ihe,+ ndị dị nsọ n’anya Jehova, sị: “Dọsanụ Igbe ahụ dị nsọ n’ụlọ ahụ Solomọn nwa Devid eze Izrel rụrụ.+ Unu ebuzila ya n’ubu unu.+ Jewerenụ Jehova bụ́ Chineke unu na ndị ya bụ́ Izrel ozi. 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 35:3 Ụlọ Nche,9/1/2009, p. 1812/1/2005, p. 20
3 Ọ gwakwara ndị Livaị ndị na-ezi ndị Izrel niile ihe,+ ndị dị nsọ n’anya Jehova, sị: “Dọsanụ Igbe ahụ dị nsọ n’ụlọ ahụ Solomọn nwa Devid eze Izrel rụrụ.+ Unu ebuzila ya n’ubu unu.+ Jewerenụ Jehova bụ́ Chineke unu na ndị ya bụ́ Izrel ozi.