2 Ihe E Mere 35:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Gbuonụ anụ ndị a ga-eji chụọ àjà maka Ememme Ngabiga,+ dookwanụ onwe unu nsọ. Haziekwanụ ihe otú ụmụnne unu ga-enwe ike ime ihe Jehova si n’ọnụ Mosis kwuo.”
6 Gbuonụ anụ ndị a ga-eji chụọ àjà maka Ememme Ngabiga,+ dookwanụ onwe unu nsọ. Haziekwanụ ihe otú ụmụnne unu ga-enwe ike ime ihe Jehova si n’ọnụ Mosis kwuo.”