2 Ihe E Mere 35:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha gburu anụ ndị ahụ a ga-eji chụọ àjà n’Ememme Ngabiga,+ ndị nchụàjà fesakwara ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà,+ ndị Livaị ana-agba ha akpụkpọ.+
11 Ha gburu anụ ndị ahụ a ga-eji chụọ àjà n’Ememme Ngabiga,+ ndị nchụàjà fesakwara ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà,+ ndị Livaị ana-agba ha akpụkpọ.+