-
2 Ihe E Mere 35:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ha kwadebekwara anụ ndị e ji chụọ àjà Ememme Ngabiga maka onwe ha nakwa maka ndị nchụàjà, n’ihi na ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ ụmụ Erọn, nọ na-achụ àjà a na-esu ọkụ, na-achụkwa abụba anụ n’àjà ruo abalị. Otú a ka ndị Livaị si kwadebere onwe ha anụ ndị ahụ, kwadebekwara ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ ụmụ Erọn.
-