-
2 Ihe E Mere 35:21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
21 N’ihi ya, o zigaara Josaya ndị ozi, sị ya: “Eze Juda, gịnị mere i ji bịa ịlụso m agha? Ọ bụghị gị ka m bịara ịlụso agha taa, kama m bịara ịlụso mba ọzọ agha. Chineke gwakwara m ka m ghara igbu oge. Laghachi maka ndụ gị. Chineke nọnyeere m. Emegidezila ya, ka ọ ghara ịla gị n’iyi.”
-