2 Ihe E Mere 36:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoyakim na ihe ọjọọ niile o mere nakwa arụ ndị ọ kpara n’akwụkwọ gbasara ndị eze Izrel na Juda. Jehoyakin nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+
8 E dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Jehoyakim na ihe ọjọọ niile o mere nakwa arụ ndị ọ kpara n’akwụkwọ gbasara ndị eze Izrel na Juda. Jehoyakin nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.+