Ezra 2:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ndị na-abụ abụ:+ ụmụ Esaf,+ otu narị na iri abụọ na asatọ (128).