Ezra 2:62 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 62 Ha chọrọ aha ndị ezinụlọ ha n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ dị iche iche, ma ha ahụghị aha ha. N’ihi ya, e kwuru na ha erughị eru ịbụ ndị nchụàjà.* +
62 Ha chọrọ aha ndị ezinụlọ ha n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ dị iche iche, ma ha ahụghị aha ha. N’ihi ya, e kwuru na ha erughị eru ịbụ ndị nchụàjà.* +