69 Onye nke ọ bụla nyere otú aka ruru ya. Ha niile nyere mkpụrụ ego drakma ọlaedo dị puku iri isii na otu puku (61,000), na mkpụrụ ego maịna ọlaọcha+ dị puku ise (5,000) a ga-etinye n’ebe a na-edowe akụ̀, nakwa otu narị (100) uwe mwụda maka ndị nchụàjà.