Ezra 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jeshụa na ụmụ ya na ụmụnne ya nakwa Kadmiel na ụmụ ya, bụ́ ụmụ Juda, gbakọtara aka na-elekọta ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ ezi Chineke. Ụmụ Henadad+ na ụmụ ha na ụmụnne ha, bụ́ ndị Livaị, sokwa ha na-elekọta ndị ọrụ ahụ.
9 Jeshụa na ụmụ ya na ụmụnne ya nakwa Kadmiel na ụmụ ya, bụ́ ụmụ Juda, gbakọtara aka na-elekọta ndị na-arụ ọrụ n’ụlọ ezi Chineke. Ụmụ Henadad+ na ụmụ ha na ụmụnne ha, bụ́ ndị Livaị, sokwa ha na-elekọta ndị ọrụ ahụ.