Ezra 4:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ mgbe ahụ ka ọrụ a na-arụ n’ụlọ Chineke dị na Jeruselem kwụsịrị. Ọrụ ahụ kwụsịrị ruo n’afọ nke abụọ n’ọchịchị Eze Darayọs nke Peshia.+
24 Ọ bụ mgbe ahụ ka ọrụ a na-arụ n’ụlọ Chineke dị na Jeruselem kwụsịrị. Ọrụ ahụ kwụsịrị ruo n’afọ nke abụọ n’ọchịchị Eze Darayọs nke Peshia.+