Ezra 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka eze mara na anyị gara n’ógbè* Juda, n’ụlọ Chineke ukwu. E ji nnukwu nkume na-arụ ahụ́ ụlọ ahụ, a na-adọnyekwa nnukwu osisi na ya. Ndị ahụ ji obi ha niile na-arụ ọrụ ahụ, ọ na-agakwa n’ihu n’ihu n’ihi mbọ ha na-agba.
8 Ka eze mara na anyị gara n’ógbè* Juda, n’ụlọ Chineke ukwu. E ji nnukwu nkume na-arụ ahụ́ ụlọ ahụ, a na-adọnyekwa nnukwu osisi na ya. Ndị ahụ ji obi ha niile na-arụ ọrụ ahụ, ọ na-agakwa n’ihu n’ihu n’ihi mbọ ha na-agba.