Ezra 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 “Ihe a ka ha zara anyị: ‘Anyị bụ ndị ohu Chineke nke eluigwe na ụwa. Anyị na-arụghachi ụlọ a rụrụ ọtụtụ afọ gara aga, nke otu eze ukwu Izrel rụrụ ma rụchaa.+
11 “Ihe a ka ha zara anyị: ‘Anyị bụ ndị ohu Chineke nke eluigwe na ụwa. Anyị na-arụghachi ụlọ a rụrụ ọtụtụ afọ gara aga, nke otu eze ukwu Izrel rụrụ ma rụchaa.+