Ezra 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 E wee hụ otu akwụkwọ mpịakọta n’ụlọ a rụsiri ike dị n’obodo Ekbatana, nke dị n’ógbè* Midia. Ihe e dere na ya bụ:
2 E wee hụ otu akwụkwọ mpịakọta n’ụlọ a rụsiri ike dị n’obodo Ekbatana, nke dị n’ógbè* Midia. Ihe e dere na ya bụ: