Ezra 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ka e bughachikwa arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha ndị dịbu n’ụlọ Chineke, bụ́ ndị Nebukadneza bupụtara n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem ma bute ha na Babịlọn,+ ka e wee doghachi ha n’ebe ha na-adị n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem, ka e dosakwa ha n’ụlọ Chineke.’+
5 Ka e bughachikwa arịa ọlaedo na arịa ọlaọcha ndị dịbu n’ụlọ Chineke, bụ́ ndị Nebukadneza bupụtara n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem ma bute ha na Babịlọn,+ ka e wee doghachi ha n’ebe ha na-adị n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem, ka e dosakwa ha n’ụlọ Chineke.’+