Ezra 7:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ezra a hapụrụ Babịlọn. Ọ bụ odeakwụkwọ.* Ọ makwa Iwu Mosis nke ọma,*+ nke Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere. Eze nyere Ezra ihe niile ọ rịọrọ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya.
6 Ezra a hapụrụ Babịlọn. Ọ bụ odeakwụkwọ.* Ọ makwa Iwu Mosis nke ọma,*+ nke Jehova bụ́ Chineke Izrel nyere. Eze nyere Ezra ihe niile ọ rịọrọ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke ya nọnyeere ya.