-
Ezra 9:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’ihi ya, ya enwela mgbe unu ga-akpọrọ ụmụ unu ndị nwaanyị kpọnye ụmụ ha ndị nwoke. Unu alụtakwarala ụmụ unu ndị nwoke ụmụ ha ndị nwaanyị.+ Unu emekwala ihe ga-eme ka udo dịrị ha ma ọ bụ ihe ga-eme ka ihe gaziere ha,+ ka unu wee dị ike ma rie ihe ọma dị n’ala ahụ ma hapụkwara ya ụmụ unu ka ọ bụrụ ihe ha ga-eketa ruo mgbe ebighị ebi.’
-