-
Ezra 10:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 Ụmụ nwoke niile bụ́ ndị Juda na ndị Benjamin wee zukọta na Jeruselem n’ime ụbọchị atọ, ya bụ, n’ọnwa nke itoolu, n’abalị iri abụọ n’ọnwa ahụ. Ha niile nọ ọdụ na mbara èzí ụlọ ezi Chineke, na-ama jijiji n’ihi okwu ahụ a kpụ n’ọnụ nakwa n’ihi nnukwu mmiri na-ezonụ.
-