Ezra 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ma ha kwere nkwa na ha ga-achụla ndị nwunye ha. Ebe ọ bụ na ikpe mara ha, onye nke ọ bụla n’ime ha ga-eweta ebule maka mmehie ya.+
19 Ma ha kwere nkwa na ha ga-achụla ndị nwunye ha. Ebe ọ bụ na ikpe mara ha, onye nke ọ bụla n’ime ha ga-eweta ebule maka mmehie ya.+