Nehemaya 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 biko, gee ntị. Lee m anya ma nụrụ ekpere ohu gị na-ekpe n’ihu gị taa. Ehihie na abalị,+ m na-ekpe ekpere banyere ndị Izrel bụ́ ndị ohu gị, na-ekwupụta mmehie ndị Izrel mehiere gị. Anyị emehiela, ma mụnwa ma ụlọ nna m.+
6 biko, gee ntị. Lee m anya ma nụrụ ekpere ohu gị na-ekpe n’ihu gị taa. Ehihie na abalị,+ m na-ekpe ekpere banyere ndị Izrel bụ́ ndị ohu gị, na-ekwupụta mmehie ndị Izrel mehiere gị. Anyị emehiela, ma mụnwa ma ụlọ nna m.+