Nehemaya 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M wee sị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ọ bụrụkwa na i nwere mmasị n’ebe ohu gị nọ, ziga m Juda, n’obodo ebe e liri nna nna m hà, ka m rụghachi ya.”+
5 M wee sị eze: “Ọ bụrụ na ọ dị eze mma, ọ bụrụkwa na i nwere mmasị n’ebe ohu gị nọ, ziga m Juda, n’obodo ebe e liri nna nna m hà, ka m rụghachi ya.”+