Nehemaya 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’oge ahụ, nwunye eze nọ ọdụ n’akụkụ eze. Eze wee jụọ m, sị: “Olee mgbe ị ga-anọru? Oleekwa mgbe ị ga-alọta?” O wee masị eze ịhapụ m ka m gaa.+ M gwakwara ya oge ọ ga-abụ.+
6 N’oge ahụ, nwunye eze nọ ọdụ n’akụkụ eze. Eze wee jụọ m, sị: “Olee mgbe ị ga-anọru? Oleekwa mgbe ị ga-alọta?” O wee masị eze ịhapụ m ka m gaa.+ M gwakwara ya oge ọ ga-abụ.+