Nehemaya 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Mgbe Sanbalat+ onye Bet-horọn na Tobaya+ onye Amọn+ na-eje ozi nụrụ ya, obi jọrọ ha ezigbo njọ na e nwere onye bịara imere ndị Izrel ihe ọma.
10 Mgbe Sanbalat+ onye Bet-horọn na Tobaya+ onye Amọn+ na-eje ozi nụrụ ya, obi jọrọ ha ezigbo njọ na e nwere onye bịara imere ndị Izrel ihe ọma.