Nehemaya 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M wee si n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ pụọ n’abalị, si n’ihu Iyi Nnukwu Agwọ gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.*+ M leruru mgbidi Jeruselem a kwatusịrị akwatusị anya nakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ repịara.+
13 M wee si n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ndagwurugwu+ pụọ n’abalị, si n’ihu Iyi Nnukwu Agwọ gaa n’Ọnụ Ụzọ Ámá Ikpo Ntụ.*+ M leruru mgbidi Jeruselem a kwatusịrị akwatusị anya nakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ repịara.+