Nehemaya 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị osote onye na-achị achị+ amaghị ebe m gara na ihe m nọ na-eme n’ihi na e nwebeghị ihe m gwara ndị Juu na ndị nchụàjà na ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị, na ndị ọzọ ga-eso arụ ọrụ ahụ.
16 Ndị osote onye na-achị achị+ amaghị ebe m gara na ihe m nọ na-eme n’ihi na e nwebeghị ihe m gwara ndị Juu na ndị nchụàjà na ndị a ma ama na ndị osote onye na-achị achị, na ndị ọzọ ga-eso arụ ọrụ ahụ.