Nehemaya 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Joyada nwa Pasia na Meshọlam nwa Besodaya rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie.+ Ha tinyere ya osisi, tinye ibo ụzọ ya, ihe e ji akpọchi ha, na ihe e ji atụchi ha.
6 Joyada nwa Pasia na Meshọlam nwa Besodaya rụziri Ọnụ Ụzọ Ámá Obodo Ochie.+ Ha tinyere ya osisi, tinye ibo ụzọ ya, ihe e ji akpọchi ha, na ihe e ji atụchi ha.