Nehemaya 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọziel nwa Hahaya, otu n’ime ndị na-eji ọlaedo akpụ ihe, rụziri mgbidi n’akụkụ ha. Hananaya, onye so ná ndị na-esi mmanụ otite,* rụziri mgbidi n’akụkụ ya. Ha dokwara mbadamba nkume n’okporo ụzọ Jeruselem ruo ná Mgbidi Sara Mbara.+
8 Ọziel nwa Hahaya, otu n’ime ndị na-eji ọlaedo akpụ ihe, rụziri mgbidi n’akụkụ ha. Hananaya, onye so ná ndị na-esi mmanụ otite,* rụziri mgbidi n’akụkụ ya. Ha dokwara mbadamba nkume n’okporo ụzọ Jeruselem ruo ná Mgbidi Sara Mbara.+