-
Nehemaya 4:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Mgbe ndị iro anyị nụrụ na anyị amatala ihe ha na-eme nakwa na ezi Chineke aghasaala ihe ha gbara izu ime anyị, anyị niile gaghachiri ná mgbidi ahụ maliteghachi ọrụ.
-