Nehemaya 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 M sịziri: “Ihe unu na-eme adịghị mma. Ọ̀ bụ na unu ekwesịghị ịtụ egwu Chineke* anyị,+ ka ndị mba ọzọ, bụ́ ndị iro anyị, ghara ịkọcha anyị?
9 M sịziri: “Ihe unu na-eme adịghị mma. Ọ̀ bụ na unu ekwesịghị ịtụ egwu Chineke* anyị,+ ka ndị mba ọzọ, bụ́ ndị iro anyị, ghara ịkọcha anyị?